Ọrụ Ndịozi 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ ọbịa n’ụlọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ.* Ụlọ nwoke a dị n’akụkụ oké osimiri.” Ọrụ Ndịozi 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ihi ya, ziga ndị ozi Jọpa ka ha gaa kpọọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye a na-akpọkwa Pita. Ọ bụ ọbịa n’ụlọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ.* Ụlọ nwoke a dị n’akụkụ oké osimiri.’+
6 Ọ bụ ọbịa n’ụlọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ.* Ụlọ nwoke a dị n’akụkụ oké osimiri.”
32 N’ihi ya, ziga ndị ozi Jọpa ka ha gaa kpọọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye a na-akpọkwa Pita. Ọ bụ ọbịa n’ụlọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ.* Ụlọ nwoke a dị n’akụkụ oké osimiri.’+