Jọn 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha wee kpụrụ Jizọs si n’ụlọ Kayafas gaa n’ụlọ gọvanọ.+ Ọ bụzi isi ụtụtụ. Ma, ha abanyeghị n’ụlọ gọvanọ ka ha ghara imerụ onwe ha,+ ka ha nwee ike iri nri Ememme Ngabiga.
28 Ha wee kpụrụ Jizọs si n’ụlọ Kayafas gaa n’ụlọ gọvanọ.+ Ọ bụzi isi ụtụtụ. Ma, ha abanyeghị n’ụlọ gọvanọ ka ha ghara imerụ onwe ha,+ ka ha nwee ike iri nri Ememme Ngabiga.