Ọrụ Ndịozi 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ụbọchị Ememme Pentikọst,+ ndị niile na-eso ụzọ Jizọs zukọrọ otu ebe. Ọrụ Ndịozi 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+ Ọrụ Ndịozi 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi, mmụọ nsọ dakwasịrị ha,+ ha amalite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, na-ebukwa amụma.+
4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+
6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi, mmụọ nsọ dakwasịrị ha,+ ha amalite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, na-ebukwa amụma.+