28 Chineke enyekwala ndị dị iche iche ọrụ ha ga na-arụ n’ọgbakọ. Nke mbụ, e nwere ndịozi.+ E nwekwara ndị amụma,+ nwee ndị na-akụzi ihe,+ nwee ndị na-arụ ọrụ ebube,+ nwee ndị na-agwọ ọrịa,+ nwee ndị na-enyere ndị ọzọ aka, nwee ndị na-eduzi ihe,+ nweekwa ndị na-asụ asụsụ dị iche iche.+