Ọrụ Ndịozi 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe Banabas+ na Sọl butechaara ụmụnna nọ na Jeruselem ihe enyemaka,+ ha laghachiri Antiọk. Ha kpọọrọ Jọn,+ onye aha ya bụkwa Mak.
25 Mgbe Banabas+ na Sọl butechaara ụmụnna nọ na Jeruselem ihe enyemaka,+ ha laghachiri Antiọk. Ha kpọọrọ Jọn,+ onye aha ya bụkwa Mak.