Ọrụ Ndịozi 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, ọ pụrụ na-aga ebe dị iche iche na Galeshia na Frijia,+ na-eme ka okwukwe ndị niile na-eso ụzọ Jizọs sie ike.+
23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, ọ pụrụ na-aga ebe dị iche iche na Galeshia na Frijia,+ na-eme ka okwukwe ndị niile na-eso ụzọ Jizọs sie ike.+