Ọrụ Ndịozi 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma mgbe Filip nọ na-ezisa ozi ọma gbasara Alaeze Chineke+ nakwa gbasara aha Jizọs Kraịst, ha nabatara ihe ọ nọ na-ekwu, e mee ha baptizim, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+
12 Ma mgbe Filip nọ na-ezisa ozi ọma gbasara Alaeze Chineke+ nakwa gbasara aha Jizọs Kraịst, ha nabatara ihe ọ nọ na-ekwu, e mee ha baptizim, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+