Jọn 10:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Nna m hụrụ m n’anya+ maka na m na-enye ndụ* m+ ka m wee nweta ya ọzọ. 18 O nweghị onye na-anapụ m ndụ m, kama ọ bụ m ji aka m enyefe ya. Enwere m ikike inyefe ya, enwekwara m ikike inweta ya ọzọ.+ Ọ bụ Nna m nyere m iwu a.”
17 Nna m hụrụ m n’anya+ maka na m na-enye ndụ* m+ ka m wee nweta ya ọzọ. 18 O nweghị onye na-anapụ m ndụ m, kama ọ bụ m ji aka m enyefe ya. Enwere m ikike inyefe ya, enwekwara m ikike inweta ya ọzọ.+ Ọ bụ Nna m nyere m iwu a.”