Jenesis 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Chineke gọziri ha. Chineke sịkwara ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, junụ n’ụwa,+ na-elekọtakwanụ ya.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ nke na-agagharị n’ala nọrọ n’okpuru unu.”+
28 Chineke gọziri ha. Chineke sịkwara ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, junụ n’ụwa,+ na-elekọtakwanụ ya.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ nke na-agagharị n’ala nọrọ n’okpuru unu.”+