1 Ndị Eze 17:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O hulataziri n’elu nwa ahụ ugboro atọ ma kpọkuo Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m, biko, mee ka nwatakịrị a dịghachi ndụ.” 22 Jehova nụkwara arịrịọ Ịlaịja,+ nwatakịrị ahụ adịrịghachi ndụ.+ 2 Ndị Eze 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe Ịlaịsha batara n’ụlọ ahụ, ọ hụrụ ozu nwa ahụ n’elu àkwà* ya.+ 2 Ndị Eze 4:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ gara dinara n’elu nwata ahụ, ọnụ ya adịrị n’ọnụ nwata ahụ, anya ya adịrị n’anya ya, ọbụ aka ya adịrịkwa n’ọbụ aka ya, ya agbatịa onwe ya n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ ebido kpowe ọkụ.+
21 O hulataziri n’elu nwa ahụ ugboro atọ ma kpọkuo Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m, biko, mee ka nwatakịrị a dịghachi ndụ.” 22 Jehova nụkwara arịrịọ Ịlaịja,+ nwatakịrị ahụ adịrịghachi ndụ.+
34 Ọ gara dinara n’elu nwata ahụ, ọnụ ya adịrị n’ọnụ nwata ahụ, anya ya adịrị n’anya ya, ọbụ aka ya adịrịkwa n’ọbụ aka ya, ya agbatịa onwe ya n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ ebido kpowe ọkụ.+