Ndị Efesọs 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Chineke emegheela obi unu ka unu nwee ike ịma ihe o mere ka unu na-atụ anya ya, ka unu nweekwa ike ịma ihe ọma ndị dị ebube o kwere nkwa inye ndị nsọ,+ Ndị Kọlọsi 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ekpere anyị bụkwa ka unu na-ekele Nna anyị, onye mere ka unu ruo eruo inweta ihe o kwere ndị nsọ nọ n’ìhè ná nkwa.+
18 Chineke emegheela obi unu ka unu nwee ike ịma ihe o mere ka unu na-atụ anya ya, ka unu nweekwa ike ịma ihe ọma ndị dị ebube o kwere nkwa inye ndị nsọ,+
12 Ekpere anyị bụkwa ka unu na-ekele Nna anyị, onye mere ka unu ruo eruo inweta ihe o kwere ndị nsọ nọ n’ìhè ná nkwa.+