-
Ọrụ Ndịozi 21:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ma mgbe abalị asaa ahụ na-aga ịgwụ, ndị Juu si Eshia hụrụ Pọl n’ụlọ nsọ, bido ime ka mmadụ niile nọ ebe ahụ kpawa aghara. Ha wee jide ya, 28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ na-akụziri ndị nọ ebe niile ka ha ghara iji ndị ala anyị na Iwu Mosis nakwa ụlọ nsọ a kpọrọ ihe. Nke ka njọ bụ na ọ kpọbatadịrị ndị Grik n’ụlọ nsọ a, merụọkwa ebe a dị nsọ.”+
-