-
Ọrụ Ndịozi 17:30, 31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 N’eziokwu, Chineke elefurula oge ahụ ndị mmadụ na-amaghị ihe ha na-eme anya.+ Ma ugbu a, ọ na-agwa mmadụ niile n’ebe niile ka ha chegharịa. 31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+
-