Ọrụ Ndịozi 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya.
14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya.