Jọn 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 12 Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè nke ụwa.+ Onye ọ bụla na-eso m emekataghị jee ije n’ọchịchịrị, kama ọ ga-enwe ìhè+ nke ndụ.” 2 Ndị Kọrịnt 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè si n’ọchịchịrị nwuo.”+ O sila n’ihu Kraịst mee ka ìhè nwuo n’obi anyị.+ Ìhè ahụ bụ ịma ihe ndị dị ebube gbasara Chineke.
8 12 Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè nke ụwa.+ Onye ọ bụla na-eso m emekataghị jee ije n’ọchịchịrị, kama ọ ga-enwe ìhè+ nke ndụ.”
6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè si n’ọchịchịrị nwuo.”+ O sila n’ihu Kraịst mee ka ìhè nwuo n’obi anyị.+ Ìhè ahụ bụ ịma ihe ndị dị ebube gbasara Chineke.