Ọrụ Ndịozi 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ndị niile na-eso ụzọ Jizọs nwere otu obi.* O nweghịkwa onye ọ bụla n’ime ha na-ekwu na nke ọ bụla n’ime ihe ndị o nwere bụ nke ya. Kama ha nwekọrọ ihe niile ọnụ.+ Ọrụ Ndịozi 4:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’eziokwu, e nweghị onye n’ime ha ihe kọrọ,+ n’ihi na ndị niile nwere ala ma ọ bụ ụlọ na-ere ha ma na-eweta ego ha retere.
32 Ndị niile na-eso ụzọ Jizọs nwere otu obi.* O nweghịkwa onye ọ bụla n’ime ha na-ekwu na nke ọ bụla n’ime ihe ndị o nwere bụ nke ya. Kama ha nwekọrọ ihe niile ọnụ.+
34 N’eziokwu, e nweghị onye n’ime ha ihe kọrọ,+ n’ihi na ndị niile nwere ala ma ọ bụ ụlọ na-ere ha ma na-eweta ego ha retere.