-
2 Ndị Kọrịnt 1:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ka e too Chineke, bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ na Nna na-emetere ndị mmadụ ebere,+ Chineke nke na-akasi ndị mmadụ obi n’ụdị ọnọdụ niile ha nọ.+ 4 Ọ na-akasikwa anyị obi n’ọnwụnwa niile na-abịara anyị,+ ka anyị wee nwee ike isi otú ahụ o si akasi anyị obi+ kasie ndị ụdị ọnwụnwa ọ bụla bịaara obi.+
-