Abụ Ọma 67:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ụwa niile wee mara ihe ndị ị na-eme,+Mba niile amarakwa otú i si azọpụta ndị gị.+ Abụ Ọma 98:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+ Aịzaya 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge ahụ, mgbọrọgwụ Jesi+ ga-eguzo ọtọ bụrụ ihe na-agbara ndị dị iche iche àmà.+ Mba dị iche iche ga-agakwuru ya ka o duzie ha.*+ Ebe ọ na-anọ ezu ike ga-adịkwa ebube.
3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+
10 N’oge ahụ, mgbọrọgwụ Jesi+ ga-eguzo ọtọ bụrụ ihe na-agbara ndị dị iche iche àmà.+ Mba dị iche iche ga-agakwuru ya ka o duzie ha.*+ Ebe ọ na-anọ ezu ike ga-adịkwa ebube.