Jọn 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jizọs nọ na-ejegharị n’ụlọ nsọ, n’ebe a na-akpọ varanda Solomọn.+ Ọrụ Ndịozi 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndịozi nọkwa na-arụrụ ọtụtụ ndị ọrụ ebube.+ Ha niile na-ezukọkwa na Varanda Solomọn.+