1 Ndị Tesalonaịka 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 nakwa ka unu chere Ọkpara ya nke ga-esi n’eluigwe bịa,+ onye o si n’ọnwụ kpọlite, ya bụ, Jizọs, onye ga-anapụta anyị n’iwe na-abịanụ.+
10 nakwa ka unu chere Ọkpara ya nke ga-esi n’eluigwe bịa,+ onye o si n’ọnwụ kpọlite, ya bụ, Jizọs, onye ga-anapụta anyị n’iwe na-abịanụ.+