Jọn 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ohi anaghị abịa ma ọ́ bụghị ka o zuo atụrụ, gbuo ha ma bibie ha.+ Abịara m ka ha nweta ndụ ma nweta ya n’uju.
10 Onye ohi anaghị abịa ma ọ́ bụghị ka o zuo atụrụ, gbuo ha ma bibie ha.+ Abịara m ka ha nweta ndụ ma nweta ya n’uju.