Aịzaya 53:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ. Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ maMee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+ Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+ Ndị Hibru 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ahụ ihe niile dị n’ihi ya, onye ihe niile sikwa n’aka ya dịrị, nọ na-eme ka ọtụtụ ụmụ ya dị ebube.+ N’ihi ya, o kwesịrị ekwesị na o mere ka Nnukwu Onye Ndú e si n’aka ya zọpụta ha+ taa ahụhụ, ka ahụhụ ọ tara wee mee ka o zuo okè.+
11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ. Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ maMee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+ Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+
10 Onye ahụ ihe niile dị n’ihi ya, onye ihe niile sikwa n’aka ya dịrị, nọ na-eme ka ọtụtụ ụmụ ya dị ebube.+ N’ihi ya, o kwesịrị ekwesị na o mere ka Nnukwu Onye Ndú e si n’aka ya zọpụta ha+ taa ahụhụ, ka ahụhụ ọ tara wee mee ka o zuo okè.+