Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, o nyere ndị niile nabatara ya ikike ịghọ ụmụ Chineke+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya.+ Ndị Galeshia 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’eziokwu, unu niile bụ ụmụ Chineke+ maka na unu nwere okwukwe na Kraịst Jizọs.+ 1 Jọn 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị m hụrụ n’anya, anyị bụ ụmụ Chineke ugbu a,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị ma na mgbe a ga-eme ka onye ahụ pụta ìhè, anyị ga-adị ka ya n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.
2 Ndị m hụrụ n’anya, anyị bụ ụmụ Chineke ugbu a,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị ma na mgbe a ga-eme ka onye ahụ pụta ìhè, anyị ga-adị ka ya n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.