Jọn 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na m na-egosi unu ihe unu ga na-eme, ka unu wee na-eme otú m meere unu.+ Ndị Rom 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na anyị na ya dị n’otu maka na anyị nwụrụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+ n’eziokwu, anyị na ya ga-adịkwa n’otu maka na a ga-akpọlite anyị n’ọnwụ otú e si kpọlite ya n’ọnwụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Otú ahụ anyị yiri onye ahụ e ji ájá kpụọ+ ka anyị ga-eyikwa onye ahụ si n’eluigwe.+
5 Ọ bụrụ na anyị na ya dị n’otu maka na anyị nwụrụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+ n’eziokwu, anyị na ya ga-adịkwa n’otu maka na a ga-akpọlite anyị n’ọnwụ otú e si kpọlite ya n’ọnwụ.+