Ọrụ Ndịozi 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Simiọn*+ akọọrọla anyị nke ọma otú Chineke si cheta ndị mba ọzọ, malitezie isi n’ime ha na-ahọrọ ndị ga-aza aha ya.+
14 Simiọn*+ akọọrọla anyị nke ọma otú Chineke si cheta ndị mba ọzọ, malitezie isi n’ime ha na-ahọrọ ndị ga-aza aha ya.+