Ndị Rom 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka ị̀ na-eleda obiọma Chineke+ na ntachi obi ya+ na ndidi ya+ dị ukwuu anya maka na ị maghị na ọ na-achọ inyere gị aka ka i chegharịa maka na ọ dị obiọma?+
4 Ka ị̀ na-eleda obiọma Chineke+ na ntachi obi ya+ na ndidi ya+ dị ukwuu anya maka na ị maghị na ọ na-achọ inyere gị aka ka i chegharịa maka na ọ dị obiọma?+