-
Aịzaya 59:20, 21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Jehova kwuru, sị, “Onye Mgbapụta+ ga-abịa na Zayọn.+
Ọ ga-abịakwute ndị ezinụlọ Jekọb ndị na-anaghịzi emebi iwu.”+
21 Jehova kwuru, sị, “Ihe a bụ ndụ mụ na ha gbara.+ Mmụọ m nke dị n’ime gị nakwa okwu m nke m tinyere n’ọnụ gị agaghị apụ n’ọnụ gị, n’ọnụ ụmụ* gị, ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ ụmụ gị,* malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
-