Ndị Rom 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mkpagbu na ahụhụ ga-abịara onye* ọ bụla nke na-eme ihe ọjọọ. Ọ ga-ebu ụzọ bịara onye Juu, bịakwara onye Grik.
9 Mkpagbu na ahụhụ ga-abịara onye* ọ bụla nke na-eme ihe ọjọọ. Ọ ga-ebu ụzọ bịara onye Juu, bịakwara onye Grik.