1 Timoti 2:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a dị mma n’anya Chineke, Onye Nzọpụta anyị.+ Ọ na-anabatakwa ya. 4 Ọ bụ uche ya ka a zọpụta ụdị mmadụ niile,+ ka ha marakwa eziokwu nke ọma.
3 Ihe a dị mma n’anya Chineke, Onye Nzọpụta anyị.+ Ọ na-anabatakwa ya. 4 Ọ bụ uche ya ka a zọpụta ụdị mmadụ niile,+ ka ha marakwa eziokwu nke ọma.