-
Matiu 7:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Onye ihu abụọ, buru ụzọ wepụ ogologo osisi dị n’anya gị, ka i nwee ike ịhụ nke ọma otú ị ga-esi wepụ irighiri ahịhịa n’anya nwanna gị.
-