1 Ndị Kọrịnt 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́. N’agbanyeghị na e nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́, ọ bụ otu ahụ́.+ Otú ahụkwa ka ahụ́ Kraịst dị.
12 E nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́. N’agbanyeghị na e nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́, ọ bụ otu ahụ́.+ Otú ahụkwa ka ahụ́ Kraịst dị.