-
1 Ndị Tesalonaịka 5:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ụmụnna anyị, anyị na-arịọ unu ka unu na-akwanyere ndị na-arụsi ọrụ ike n’etiti unu ùgwù, bụ́ ndị na-eduzi unu n’ọrụ Onyenwe anyị ma na-adụ unu ọdụ.
-