1 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke họpụtara m ka m na-ezisa ihe a,+ bụrụkwa onyeozi.+ Ọ họpụtakwara m ka m kụziere ndị mba ọzọ gbasara eziokwu a+ nakwa inwe okwukwe na Chineke. Ihe a m na-ekwu bụ eziokwu, ọ bụghị ụgha.
7 Chineke họpụtara m ka m na-ezisa ihe a,+ bụrụkwa onyeozi.+ Ọ họpụtakwara m ka m kụziere ndị mba ọzọ gbasara eziokwu a+ nakwa inwe okwukwe na Chineke. Ihe a m na-ekwu bụ eziokwu, ọ bụghị ụgha.