-
Ọrụ Ndịozi 18:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ma otu onye Juu aha ya bụ Apọlọs,+ onye Alegzandria, bịara n’Efesọs. Ọ bụ ọkà okwu, marakwa Akwụkwọ Nsọ nke ọma. 25 A kụziiri nwoke a ụzọ Jehova.* Mmụọ nsọ mekwara ka o jiri ịnụ ọkụ n’obi na-akụzi ihe ma na-agwa ndị mmadụ eziokwu gbasara Jizọs. Ma ihe ọ ma bụ naanị gbasara baptizim Jọn nọ na-agwa ndị mmadụ ka ha mee.
-