Ndị Efesọs 5:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Na-achọpụtanụ ihe dị Onyenwe anyị mma.+ 11 Unu esola ha eme ihe ndị na-enweghị isi ha na-eme, nke e ji mara ndị nọ n’ọchịchịrị.+ Kama na-agbanụ ha n’anwụ.
10 Na-achọpụtanụ ihe dị Onyenwe anyị mma.+ 11 Unu esola ha eme ihe ndị na-enweghị isi ha na-eme, nke e ji mara ndị nọ n’ọchịchịrị.+ Kama na-agbanụ ha n’anwụ.