1 Ndị Kọrịnt 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otú ahụkwa ka ọ dị ununwa. Ebe unu na-agbasi mbọ ike ka unu na-eme ihe dị iche iche mmụọ nsọ na-eme ka mmadụ nwee ike ime, na-agbanụ mbọ ka unu na-eme ha nke ọma ka ọ baara ọgbakọ uru.+ Ndị Hibru 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka anyị na-echebakwara ibe anyị echiche n’ihi na ọ ga-eme ka anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya ma na-arụ ezigbo ọrụ.+
12 Otú ahụkwa ka ọ dị ununwa. Ebe unu na-agbasi mbọ ike ka unu na-eme ihe dị iche iche mmụọ nsọ na-eme ka mmadụ nwee ike ime, na-agbanụ mbọ ka unu na-eme ha nke ọma ka ọ baara ọgbakọ uru.+
24 Ka anyị na-echebakwara ibe anyị echiche n’ihi na ọ ga-eme ka anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya ma na-arụ ezigbo ọrụ.+