Ndị Rom 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ka onye na-eri ihe niile ghara ileda onye na-anaghị eri ihe niile anya, ka onye na-anaghịkwa eri ihe niile ghara ikpe onye na-eri ihe niile ikpe+ n’ihi na Chineke anabatala onye ahụ. 1 Ndị Kọrịnt 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe a mee, ọ pụtara na i jirila ihe ị ma mee ka nwanna gị na-esighị ike, onye Kraịst ji maka ya nwụọ, zọhie ụkwụ.+
3 Ka onye na-eri ihe niile ghara ileda onye na-anaghị eri ihe niile anya, ka onye na-anaghịkwa eri ihe niile ghara ikpe onye na-eri ihe niile ikpe+ n’ihi na Chineke anabatala onye ahụ.
11 Ihe a mee, ọ pụtara na i jirila ihe ị ma mee ka nwanna gị na-esighị ike, onye Kraịst ji maka ya nwụọ, zọhie ụkwụ.+