Ndị Rom 5:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụghị naanị ya, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ* mgbe a na-akpagbu anyị,+ ebe ọ bụ na anyị ma na mkpagbu na-eme ka anyị tachie obi;+ 4 ịtachi obi na-eme ka anyị na Chineke dịrị ná mma;+ anyị na Chineke ịdị ná mma na-eme ka anyị nwee olileanya.+
3 Ọ bụghị naanị ya, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ* mgbe a na-akpagbu anyị,+ ebe ọ bụ na anyị ma na mkpagbu na-eme ka anyị tachie obi;+ 4 ịtachi obi na-eme ka anyị na Chineke dịrị ná mma;+ anyị na Chineke ịdị ná mma na-eme ka anyị nwee olileanya.+