Ọrụ Ndịozi 21:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma n’echi ya, anyị na Pọl gakwuuru Jems.+ Ndị okenye niile nọkwa ebe ahụ. 19 Pọl wee kelee ha ma kọọrọ ha ihe niile Chineke si n’ozi ọma o zisara meere ndị mba ọzọ.
18 Ma n’echi ya, anyị na Pọl gakwuuru Jems.+ Ndị okenye niile nọkwa ebe ahụ. 19 Pọl wee kelee ha ma kọọrọ ha ihe niile Chineke si n’ozi ọma o zisara meere ndị mba ọzọ.