Matiu 23:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii agaala nọrọ n’oche Mosis. 3 N’ihi ya, ihe niile ha na-agwa unu, meenụ ha. Ma unu emela ihe ha na-eme, n’ihi na ha na-ekwu ma ha anaghị eme ihe ha na-ekwu.+
2 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii agaala nọrọ n’oche Mosis. 3 N’ihi ya, ihe niile ha na-agwa unu, meenụ ha. Ma unu emela ihe ha na-eme, n’ihi na ha na-ekwu ma ha anaghị eme ihe ha na-ekwu.+