1 Ndị Tesalonaịka 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ya, na-agbanụ ibe unu ume* ma na-emenụ ka ibe unu dị ike,+ otú unu na-eme n’eziokwu. Ndị Hibru 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị+ otú ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume+ ma na-emekwu ihe ndị a ebe anyị na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+
25 Ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị+ otú ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume+ ma na-emekwu ihe ndị a ebe anyị na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+