12 Ndị niile mehiere mgbe a na-enweghị iwu ga-anwụ n’agbanyeghị na e nweghị iwu.+ Ma ndị niile mehiere n’agbanyeghị na e nwere iwu, a ga-eji ihe e dere n’iwu kpee ha ikpe.+
10 Ndị niile tụkwasịrị obi ná mbọ ha na-agba ka ha debe iwu, a ga-abụ ha ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla na-anaghị eme ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta Iwu ahụ* mgbe niile, a ga-abụ ya ọnụ.”+