-
Ndị Galeshia 2:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Anyị ghọtara na ọ bụghị mmadụ ime ihe e kwuru n’iwu ga-eme ka a kpọọ ya onye ezi omume, kama ọ bụ naanị ma onye ahụ nwee okwukwe+ na Jizọs Kraịst.+ N’ihi ya, anyị nwere okwukwe na Kraịst Jizọs ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume maka na anyị nwere okwukwe na Kraịst, ọ bụghị maka na anyị na-eme ihe e kwuru n’iwu, n’ihi na e nweghị onye* a ga-akpọ onye ezi omume maka na ọ na-eme ihe e kwuru n’iwu.+
-