Ilu 5:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka a gọzie isi mmiri gị. Ka gị na nwunye ị lụrụ n’okorobịa na-aṅụrị ọṅụ.+ 19 Ọ dị ka ọmarịcha nne ele, dịrịkwa ka ewu ọhịa mara mma.+ Ka ara ya na-eme gị obi ụtọ* mgbe niile. Ka obi na-atọ gị ụtọ mgbe niile maka na ọ hụrụ gị n’anya.+
18 Ka a gọzie isi mmiri gị. Ka gị na nwunye ị lụrụ n’okorobịa na-aṅụrị ọṅụ.+ 19 Ọ dị ka ọmarịcha nne ele, dịrịkwa ka ewu ọhịa mara mma.+ Ka ara ya na-eme gị obi ụtọ* mgbe niile. Ka obi na-atọ gị ụtọ mgbe niile maka na ọ hụrụ gị n’anya.+