Ọrụ Ndịozi 10:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ. Ọrụ Ndịozi 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E nwere ụmụ nwoke ụfọdụ si Judia bịa Antiọk ma malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù dị ka Iwu Mosis kwuru,+ a gaghị azọpụta unu.” Ọrụ Ndịozi 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Anyị anụla na ụfọdụ n’ime anyị bịara na-agwa unu okwu na-enye unu nsogbu,+ na-achọ ime ka unu hapụ ihe unu kweere. N’eziokwu, ọ bụghị anyị gwara ha ihe ahụ ha gwara unu. Ndị Galeshia 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mụnwa bụ́ Pọl na-agwa unu na ọ bụrụ na e bie unu úgwù, e nweghị uru Kraịst ga-abara unu.+
45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ.
15 E nwere ụmụ nwoke ụfọdụ si Judia bịa Antiọk ma malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù dị ka Iwu Mosis kwuru,+ a gaghị azọpụta unu.”
24 Anyị anụla na ụfọdụ n’ime anyị bịara na-agwa unu okwu na-enye unu nsogbu,+ na-achọ ime ka unu hapụ ihe unu kweere. N’eziokwu, ọ bụghị anyị gwara ha ihe ahụ ha gwara unu.