Ndị Rom 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebe m bụ onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị Jizọs, ama m, o dokwara m anya na e nweghị ihe na-eji aka ya aghọ ihe rụrụ arụ.+ Ọ bụ naanị mgbe mmadụ weere na ihe rụrụ arụ ka ihe ahụ bụụrụ onye ahụ ihe rụrụ arụ.
14 Ebe m bụ onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị Jizọs, ama m, o dokwara m anya na e nweghị ihe na-eji aka ya aghọ ihe rụrụ arụ.+ Ọ bụ naanị mgbe mmadụ weere na ihe rụrụ arụ ka ihe ahụ bụụrụ onye ahụ ihe rụrụ arụ.