-
1 Ndị Kọrịnt 10:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ọ bụrụ na onye na-abụghị nwanna akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla o bupụtaara unu, n’ajụghị ase ọ bụla maka akọnuche unu. 28 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, “E ji anụ a chụọrọ arụsị àjà,” unu erila ya ka unu ghara ime ka onye ahụ gwara unu ya mehie, gharakwa ime ka akọnuche onye ọ bụla nyewe ya nsogbu.+
-