-
1 Ndị Kọrịnt 10:28, 29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, “E ji anụ a chụọrọ arụsị àjà,” unu erila ya ka unu ghara ime ka onye ahụ gwara unu ya mehie, gharakwa ime ka akọnuche onye ọ bụla nyewe ya nsogbu.+ 29 Akọnuche m na-ekwu abụghị nke unu, kama nke ndị ọzọ. N’ihi na m gaghị eme ihe m nweere onwe m ime, ma ọ bụrụ na akọnuche onye ọzọ ga-ama m ikpe.+
-