Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe ndị Izrel bi na Shitim,+ ha na ụmụ nwaanyị Moab malitere ịkwa iko.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị ọrịa ọjọọ ahụ gburu dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000).+