Ọrụ Ndịozi 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma mgbe ha hụrụ otú ọnụ si kaa Pita na Jọn, marakwa na ha bụ ndị nkịtị na-agụghị akwụkwọ,*+ o juru ha anya. Ha wee cheta na ha na Jizọs na-anọbu.+
13 Ma mgbe ha hụrụ otú ọnụ si kaa Pita na Jọn, marakwa na ha bụ ndị nkịtị na-agụghị akwụkwọ,*+ o juru ha anya. Ha wee cheta na ha na Jizọs na-anọbu.+